
Paroles de Oputa
...
Paroles de Oputa Par SELEBOBO
Anyị apụtago
Ịfe emebego
Ọkwa unu afụgo o yea, yea
Ịmakwa ka anyị si kwado
Ọbele mmanwụ awago
Oke mmanwụ apụtago o
When Men put body
Ebeniine shutdown (shut down)
Make way for who sabi
Cause it’s about to go down
Fa ga-ekwere
Kwere, kwere Kwere, kwere
Kwere, Kwere, kwere fa ga-ekwelili
Kwere, kwere Kwere, kwere
Kwere Kwere, kwere
Ịga agba egwu
Maka na Men dọnye iru
Ewepụta cash ghaa n’enu nwanne
Ebelebe egbuo
Egwu ebidogo
Ịfe emebego
Anyị akwadogo
Ịfe emebego
Ọlụ abanyego
Ọlụ abanyego
Anyị abanyego
Ọna akpọtụnụ
Anyị apụtago
Ịfe emebego
Ọkwa unu afụgo o
Obodo Ekwelugo
Ịmakwa ka anyị si kwado
Ọbele mmanwụ awago
Oke mmanwụ apụtago o
When Men put body
Ebeniine shutdown (shut down)
Make way for who sabi
Cause it’s about to go down
Fa ga-ekwere
Kwere, kwere Kwere, kwere
Kwere, Kwere, kwere ‘fa ga-ekwelili’
Kwere, kwere Kwere, kwere
Kwere, kwere Kwere
Ecouter
A Propos de "Oputa"
Plus de Lyrics de SELEBOBO
Commentaires ( 0 )
Aucun commentaire pour l'instant
Vous aimeriez sûrement
Essayez l'application Mobile
A propos de AfrikaLyrics
Suivre Afrika Lyrics
© 2025, We Tell Africa Group Sarl