
Paroles de Obago
...
Paroles de Obago Par KOLABOY
Odia
Caux, Caux, caux
Otiii, ọyọ
Ịya ịya Wene Mighty o
Kolaboy o
Oh no no no no
Seh, I know the price
Nwannem, I have paid the price
I get am that time no be property
Ịmakwana ọbago
Ịsị onye ọcha adago
I just dey ball now like Amokachi
Ah ah eeehh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ah ah eeehh
Okwute ajụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa na-obodo
Ah ah eeehh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ah ah eeehh (nnye, nnye, nnye)
Okwute ajụrụ ajụ na-uwa na-agbazị kwa ya nkịrị
Wene oh, oh, oh, oh, oh
Ụzọ maa mma, agba ya ugboro abụọ
Ịmana asa tọrọ ụtọ ehịe ya round two
Onye chukwu mepere ụzọ ya ọbago
Ịme elu mee ala, nwanne obago
Onye chukwu tere sugar na-ọnụ ọbago (ọbago)
Ịme elu mee ala nwanne obago
If you want suya, kaa anyị gaa nụ Lesukaa
Wene Mighty, Kolaboy egwu a bụ sugar o
Ah ah eeehh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ah ah eeehh
Okwute ajụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa na-obodo
Ah ah eeehh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute ajụrụ ajụ na-uwa, na-agbazị kwa ya nkịrị eh
Ịcheta Pitakwa
Ụbiam tụfịakwa, he
We been dey battle, owu ịte then oge ọbụna kpishiakwa
Mana now, ọ mụnwa bụ focus, focus
Akpa nwoke bogus, bogus
Afụrụ m owuịte, ejịzị m agụba akpụrụ m ya low cut, low cut, low cut, seh
Ekene kene ndi alọbam ahhh (men wey dey)
Ọkwa ha nyem the throne oh (mee m eze)
Odowgu Lesukaa daddy oh (men wey dey)
I will never forget oh
Ah ah eeehh
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ah ah eeehh
Okwute ajụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa na-obodo
Ah ah eeehh (nnye nnye, nnye)
Onye ajụrụ ajụ na-egwu na-emezikwa na-okpogho
Ecouter
A Propos de "Obago"
Plus de Lyrics de KOLABOY
Commentaires ( 0 )
Aucun commentaire pour l'instant
Vous aimeriez sûrement
Essayez l'application Mobile
A propos de AfrikaLyrics
Suivre Afrika Lyrics
© 2025, We Tell Africa Group Sarl