Ekwueme Lyrics by PROSPA OCHIMANA

Ekwueme! Ekwueme!!
You are the living God o!
Eze, no one like you.
Ekwueme! Ekwueme!!
Ekwueme! Ekwueme!!
You are the living God o!
Eze, no  one like you.
You are the living God o!
Eze, no one like you

You're my Healer,
You're my Keeper
My Restorer
My Life giver
You are the living God o!
Eze no one like you

No one can do me like you do
No one can touch me like you do, God!
You are the living God o!
Eze no one like you
You picked me from the miry
Clay set my feet on the rock tostay
You're my Promoter
You're my Defender
You are the Living God o!
Eze, No One like you


Okechi e nnukwu chi  
Okechi e nnukwu chi  
Nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi
Amama amasi amasi
Olori ihe loro che loro enti
Agu bata Ohia Mgbada awara Oso
Ekwueme so gi bu Ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme
Ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia
Obu Onye n'aturu chim uka chukwu
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
Inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebube dike, Okechi Ekwueme
Ihe ikwu k'ina eme
Oloro Ihe loro ihe loro
Enyi kpuru odumu n' one
Oke nmanwu n'eta Onwe ya
Ogbara nkiti Okwu biri n' onu ya
Echeta obi esie ike
Gaga n' ogwu
Amama amasi amasi
Oje n' nmuo, Oje na madu chukwu Oma
Obata ulo adinma
Ebube dike
Ebube dike
Ebube dike
Ebube dike Ekwuemeeeee!!!!!!!

Ah!
Ekwueme! Ekwueme!!
Ekwueme! Ekwueme!! Ekwueme mue
Chi jury éluigwe we ju Uwa nile
Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme
Ekwueme nani gi bu ekwueme.
Ikuku aman'onya chi obioma
Ekwueme ememue Ogara ngada nga
Obata ulo adi uma,
Chukwu onye olu ebube
Ekwueme ihe ikwuru ka'ina eme
Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma ,
Obudi Onye n'ekwu ma
Ikwuchasi chukwu ebighebi
Nani gi bu ekwu eme,
Ihe ikara bu ihe ina eme
Ekwueme ibu ekwueme,
Oke nmiri nke n'ebu ogweebighebi eligwe,
Oke nmanwu n'eti onwe ya obata ulo adimma
Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu
Ah! Ekwueme imedawomu obi
Chukwu oma, Oletara onye emejoro chukwu
Oma (Ekwueme, chi n'echere mu so gi bu ekwueme o
Ekwuemem mu mh mh

Ekwueme See how you set me free
You are the Living God O!
Eze, no one like You
See what you've done for me
See How You delivered me.
You are the Living God O!
Eze, no one like you
Eze no one like you
Eze no one like you
You are the living God
Eze no one like you

Watch Video

About Ekwueme

Album : Ekwueme (Single)
Release Year : 2017
Added By : Preslie Nzobou
Published : Feb 19 , 2020

More PROSPA OCHIMANA Lyrics

PROSPA OCHIMANA
PROSPA OCHIMANA
PROSPA OCHIMANA
PROSPA OCHIMANA

Comments ( 0 )

No Comment yet

See also



You May also Like



Get Afrika Lyrics Mobile App

About AfrikaLyrics 

Afrika Lyrics is the most diverse collection of African song lyrics and translations. Afrika Lyrics provides music lyrics from over 30 African countries and lyrics translations from over 10 African Languages into English and French

Follow Afrika Lyrics

© 2020, New Africa Media Sarl