OSINACHI NWACHUKWU Ekwueme cover image

Paroles de Ekwueme

Paroles de Ekwueme Par OSINACHI NWACHUKWU


Okechi e nnukwu chi
Okechi e nnukwu chi
Nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi
Amama amasi amasi
Olori ihe loro che loro enti
Agu bata ohia mgabada awara oso
Ekwueme so gi bu ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme
Ihe okara bu ihe ina eme
Obu onye n’rkwu ma chim kwuchasia
Obu onye n’aturu chimu ka chukwu
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
Inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebuke dike, okechi ekwueme
Ihie ikwu k’ina eme
Oloro the loro ihe loro
Enyi kpuru odumu n’ine
Oke nmanwu n’eta onwe ya
Echeta obi esie ike
Gaga n’ogwu
Amama amasi amasi
Oje n’nmuo oje na madu chukwu oma
Obata ulo adinma
Ebube dike, Ebube dike
Ebube dike, Ebube dike
Ekwuemeeee

Ekwueme, Ekwueme
Ekwueme, Ekwueme, Ekwueme mue
Chi jury éluigwe we ju uwa nile
Ekwueme ihe ikwuru k ka ina eme
Ekwueme nani gi bu ekwueme
Ikuku aman’onya chi obioma
Ekwueme ememue ogara ngada nga
Obata ulo adi uma, chukcu onye olu ebube
Ekwueme ihe ikwuru ka’ina eme
Obu onye n’aturu gi uka chuckwu oma
Obudi onye n’ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi
Nani gi bu ekwu eme, ihe ikara bu ihe ina eme
Ekwueme ibu Ekwueme, oke nmiri nke n’ebu ogwe
Ebighebi eligwe, oke nmanwu n’eti onwe ya obata ulo adimma
Chukwu, chukwu, chukwu, chukwu, chukwu ah
Ekwueme imedawomu obi
Chukwu oma, oletara onye emejoro chukwu oma
Ekwueme chi n’echere mu so gi bu ekwueme o
Ekwuemem mu mmh mmh Ekwueme

Ecouter

A Propos de "Ekwueme"

Album : Ekwueme (Single)
Année de Sortie : 2021
Ajouté par : Farida
Published : Mar 04 , 2021

Plus de Lyrics de OSINACHI NWACHUKWU

OSINACHI NWACHUKWU
OSINACHI NWACHUKWU
OSINACHI NWACHUKWU

Commentaires ( 0 )

Aucun commentaire pour l'instant



A propos de AfrikaLyrics

Afrika Lyrics est la plus large collection de paroles de chansons et de traductions d’Afrique. Afrika Lyrics fournit les paroles des musiques de plus de 30 pays africains et des traductions de lyrics de plus de 10 langues africaines en français et en anglais.

Suivre Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl