CHIOMA JESUS Ogbo Ogu cover image

Ogbo Ogu Lyrics

Ogbo Ogu Lyrics by CHIOMA JESUS


Ogbogu dikwa tight
Ma na Jesus ayi bu onye nmeri

Eze Jesus nokwa na ogbogu oh
Opara chineke inokwanu na ogbogu
Umuchineke bile ayinona aha
Ayino na aha ma na ahuja ima ni me
Aha iyi na,ebu obugi aha onu ahu
Kama obu aha ime nmuo
Imegide ekwensu na ndi oruya
Megide ekwensu na ndi nile na agara ya ozi

Eze Jesus nokwa nu na ogbogu
Opara chineke inokwanu na ogbogu
Nmuo kammuo ibatago na ogbogu
Ebube eligwe inokwanu na ogbogu
Ndi aha eligwe nokwanu na ogbogu
Angel Michael inokwanu na ogbogu
Ebube nbaraigwe isokwanu na gaogu

For He that is in me
Is greater than him that is in the world
For I know that my father is always with me
For he that dwelleth in the secret of the most high
Chioma Jesus I shall abide under the shadow of the almighty
Nwa nna ya deyere oshie na eji uwu ya agbawa egbe
Adigi Ari ose elu
Okirikiri ka Ana agba ukuose
Nkwere Hara ukwuosisi aka agparaya
Umuchineke adigi eji nwa agu atuaja
Onye so isimu rewaja ya were nke ' ya suo
Ocheatara nkeojo ogamemuo..Asim aka bikweya nala
Touch not my anointed and do my prophet no harm
Says the Lord of host

Eze Jesus nokwa nu na ogbogu
Obaramu agagi awu na ogboro uzo
My head is not for sacrifice
I shall travel in peace
Come back in peace oh
Ayi bu ndi nmerioh

Onye emetula nwa agu aka nodu
Ma odindu ma owuruawu
Ekwensu asimgi chakwaram nu uzo
Nwa ekwe puoromu nu uzo
Ebumu oku nmmoso
I am made by fire
I am made in the image of God
Touch me not
Ihe isike asimgi chakwaram nu uzo
Owuike Nile asimgi chakwaram nu uzo
Nke nke nmuo asimgi chakwaram nu uzo
Eze Jesus obatago na ogbogu
Obodo ederego gem gem
Obodo ederego gem gem
Obodo asuwago yaga yaga
Obodo ederego gem gem
Nnukwu nmawu Bata no obodo
Obere nmawu agbaoso
Imana odigieshe, odigieshe neme Jesus

Eze Jesus nokwa nu na ogbogu
Ebube eligwe isokwanu na gaogu
Ekwensu kwara ibugi laws
Amugi nwa puoromu na uzo
Eze Jesus nokwa nu na ogbogu
Aha Nile agagi eri isimuo
Eze Jesus nokwa na ogbogu
Eze Jesus nona ogbo

Watch Video

About Ogbo Ogu

Album : Ogbo Ogu (Single)
Release Year : 2021
Added By : Farida
Published : Apr 07 , 2021

More CHIOMA JESUS Lyrics

CHIOMA JESUS
CHIOMA JESUS
CHIOMA JESUS
CHIOMA JESUS

Comments ( 0 )

No Comment yet



About AfrikaLyrics

Afrika Lyrics is the most diverse collection of African song lyrics and translations. Afrika Lyrics provides music lyrics from over 30 African countries and lyrics translations from over 10 African Languages into English and French

Follow Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl