THE CAVEMEN Ihunya (The Love Song) cover image

Ihunya (The Love Song) Lyrics

Ihunya (The Love Song) Lyrics by THE CAVEMEN


Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya
Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya

Mgbe m noo na-anyi nwere obi uto
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Watch Video

About Ihunya (The Love Song)

Album : Love and Highlife (Album)
Release Year : 2021
Copyright : (c) 2021
Added By : Huntyr Kelx
Published : Nov 24 , 2021

More lyrics from Love and Highlife album

More THE CAVEMEN Lyrics

THE CAVEMEN
THE CAVEMEN
Oge
THE CAVEMEN

Comments ( 0 )

No Comment yet



About AfrikaLyrics

Afrika Lyrics is the most diverse collection of African song lyrics and translations. Afrika Lyrics provides music lyrics from over 30 African countries and lyrics translations from over 10 African Languages into English and French

Follow Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl