Ifeoma Lyrics by UMU OBILIGBO


Okwa agana anunu ogwu police ewe bia
Asikwam anwu na ngwo na nke bu nkwu nabia

Nsi na olue ka osi elu na ndi ana ekwu na abia eeh nabia
Ngwa gwa kwa ofeke buo n’ uzo na ndi ana ekwu na bia ona abia
Ana esi ibobo ngo Umu Obiligbo abia
Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo eeh owo
Asim na hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo
Osolu fa osolo fa ifeoma ga eme na ogbo
Abatalum be Amechi
Obulu laptop na aka
Njuo meche nwanne m
Osi na ona atu olu
Mgbe anyi na agwu akwukwo Amechi ede nwulo afia
Njuo meche nwanne onye iti ona atu olu
Amechi nwanne m ngwulo ona agba oso
Iyoo ayeeeh ndi ana ekwu na abia

Iyoo ayeh ifeoma ga eme na ogbo
Ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo nonso eh nonso
Asim ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo nonso eh nonso
Ima kwa na nonso jelu congo ebe ona acho comfort
Ima kwa na Nonso jelu congo ebe ona acho comfort
Ifugo ife nwanyi na eme Nonso no nga na away
Na obodo congo ebe ona acho comfort eh comfo
Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo

Okwu ngwalu guy man ukwu oku
Consider akpa gi
Ukwu na acha gi oku
Consider Akpa gi
Ukwu na enwu gi oku
Consider Akpa gi
Nni nwa- ogala go onu
Pampers- ogala go onu
Papa ejima buzikwa ego
Iyoo aahe ifeoma na eme n’ ogbo

Ijenu go ekpere na ugwu nso
Asim ijenu go ekpere na ugwu nso
Ebe ife di ike n’ eme aye
Ocho okwu kpachalu anya gi
Asim ocho okwu kpachalu anya gi
Maka ichota onye chi ya fulu na anya
Okwa ima na ikotago
Chukwu okike bu mpa eh
Ifem ntulu ya omaputa obie ozikwa ogbo ogwu ndi nso eyah eh
Amaka m ife na nnewi obia otu onitsha na oga ezo
Ife m fulu kam nekwu iye eh eh
Oka onye egbunie onye obuna bili na udo uwa ga abasi onye obuna
Ozikwa uwa chukwu
Ilo uno ajoka ilo onyi na odi njo
Okwa omelu m malu na anyinwa akaligo egwu iyoo ayeh
Onye mgbu chekwa na Obodo oyibo bu ebe ana awota ego
Inolu Nigeria onye obuna edebe ilu
Mgbe afu ino naija fa eme be onye kene sunny
Ma mgbe fa ji fu picture gi ebe ino na
Obodo oyibo onye obuna asa ba ilu
Ututu odelu gi ife efifie ojuo gi my guy iri gokwa nri iyoo ayeh
Ifeoma na eme no ogbo

Watch Video

About Ifeoma

Album : Ifeoma (Single)
Release Year : 2022
Added By : Farida
Published : Jun 15 , 2022

More UMU OBILIGBO Lyrics

UMU OBILIGBO
UMU OBILIGBO
UMU OBILIGBO
UMU OBILIGBO

Comments ( 0 )

No Comment yet



About AfrikaLyrics

Afrika Lyrics is the most diverse collection of African song lyrics and translations. Afrika Lyrics provides music lyrics from over 30 African countries and lyrics translations from over 10 African Languages into English and French

Follow Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl