PHYNO Grateful cover image

Paroles de Grateful

...

Paroles de Grateful Par PHYNO


Kene nu onye kelu igwe na uwa

Kene nu onye kelu igwe na uwa

Kene nu onye kelu igwe na uwa

Kporo ya isi na ala

Olisa bi na igwe .. papa anam ekene o

Mgbe uche na echegbum

Okwa isilim jebe o

Nyem nku sim febe o

Ife osofa mebe o

As long as na ndi ndu gi ka ezi na unom ga na efe kwa o

So gi kam na ekpelu

Nekwa obim we’re o

Maka emefe gom o

Papa echefunam o

Okwa imecha chetam

Welu ngozi netam

Efulum ichota m

Mpa ikechi wrapper m

Ofia ana agbalu oso

Bu Ofia nje bute agu

Fa asi nam melu alu

Ife m na ekwu na onu

Kama nga fe chi ozo

Ka mai kwa mbulu onu

Site Nike ebube chuwku emego boys na ewuzi oku

Anozim na uso

Nnem si na ofuya na nlo

Ezege eze ebu na afo

Edelu Afam a na onwa

Nwa omelora na awka

Anom na iru oche kuo pa

Make everything Dey proper

Ekwensu ekpom na okpa

Gba ndilo nkiti fa na eme na nkiti

Watch my cup over flow oga wa ka mgbidi

udu akona milli

Egbe ebuna nrim o

Akwa abiana bem

Uwa eruna isim

it’s my season

I try to show you reason

Fa fu fa ne kilizim

And dem been no believe in

Ima ha ma ebuwudim

Everyday I be wining

Ina afukwa oku isim

The realest ever seen

Nekwa obim o

So chi makwa obim o

Nna Riwe otito

Okwa Ndaba ijimo

Na you Dey Run the show

Make I no go below

Maka Ogbajuo dolom o

Ibu Obata obiye o

Adim active

Sam ka jhon the baptist

E breaki gom the captive

E change gom the tactics

Ekwensu gam na azu

Cassette m afia na azu

We buyie onye ajulu aju

Kuba ka nwa akwo na azu

Esim kam Kele gi

Nam ama yo gi ihe tata

Mana oga Ebum aka

Okem ga elum aka

Gozie family mo

Gozie lum fans mo

Bulie salary ha o

Mpa Gozielum men mo

Anyi sili onwu

Nye fa ezigbo ndumodu

Si fa jisike na olu

Anyi ama li aku na onwu

Melu na mputa iru ogu

Ifuna aputam olu

Ifuna Amutam olu

Ifu na aka kwum na oku

Asi na abum afifia ndi imi aka efo gom

Obuna egwu di ha na aka egwu aka ekpo gom

Uwa aka eko gom

Shark aka enogom

Mana akam achagonu

Ona abanye gbojom

Umu uwa na ama aka

Ndi ilo na Akwa aka

Chim melum Ada ada

Kita abum nna nwa

Nwa amuta na nma

Obi na igwe de me

Ife Nile imelu’m

I want to say I’m grateful

Kene nu onye kelu igwe na uwa

Kene nu onye kelu igwe na uwa

Kene nu onye kelu igwe na uwa

Kporo ya isi na ala

Emma bu agu na echemba

Ogodo buscheda

Ino makwa obi di ude

Kporo ya isi na ala

Ecouter

A Propos de "Grateful"

Album : (Single)
Année de Sortie : 2024
Copyright :
Ajouté par : Farida
Published : Oct 09 , 2024

Plus de Lyrics de PHYNO

Commentaires ( 0 )

Aucun commentaire pour l'instant



A propos de AfrikaLyrics

Afrika Lyrics est la plus large collection de paroles de chansons et de traductions d’Afrique. Afrika Lyrics fournit les paroles des musiques de plus de 30 pays africains et des traductions de lyrics de plus de 10 langues africaines en français et en anglais.

Suivre Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl