KOLABOY Uwa Mgbede cover image

Uwa Mgbede Lyrics

Uwa Mgbede Lyrics by KOLABOY

Ehh anyi putasia (ehh uwa mgbede)
Bia mma nkechi nyekuom one bo
Onye ekwete kw n' afam di n' map of isreal
Negodu onyemmgbu a (ifukwa this girl, nwa dikwa sharp , nata ya number )
Odia
Kola.. Boy

Ehhhh se! See
A big (tatawu) mpa biko cholum one kpa  (imakwa, imakwa)
Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something)
A big (daddy)  mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa)
Onye ibem owu dot com men no na nleka
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
Aga azunu afia nu (uwa mgbede)
Aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
Aga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
Aga azunu afia nu (uwa mgbede)
Aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
Aga achakwu anya nu ( uwa mgbede)

Apete ,  (butuo )
Men gbara oso afia n' ogbete (n' relief market)
Iweka  
Tinyerem ukwu anu njideka
Donatusu kacha eji ugwo  milo
8 hours one bottle of hero
Owuite n' enye anyi head ka pillow
Icho akpo men na erenu ya na kilo
Emeka wheel barrow n' akonu tooo (obia lagos)
Ebuka barber kacha eficha shoe (john)
Ifeanyi nwaba kacha eri without (owuite)
Nezie chukwudi canda na stout (ajo ndu)
Okey okada kacha achighari coupon (onye bet)
Ada eze n' ibughari  weavon (onwe kwa saloon)
N' ogbo shoe anyi nwee louis vuiton
Mana ima n' nke anyi enwenu carton

Eh see
A big (tatawu) mpa biko cholum one kpa  (imakwa, imakwa)
Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something)
A big (daddy)  mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa)
Onye ibem owu dot com men no na nleka
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
Aga azunu afia nu (uwa mgbede)
Aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
Aga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
Aga azunu afia nu (uwa mgbede)
Aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
Aga achakwu anya nu ( uwa mgbede)

Ehh
Mpa gee nti  
Ibata ogbe juo maka menu
Onye chi boy
Ejina phone bia ogbe by 10
Maka onwe men na eme nticha i.t
N' ime okpoko men adia eme ihe ig
Anyi nwere sargent nwekuo ma i.g
Wedding umu iyo adia enyenu i.v
Ufodi curing bu benson na coke (nri ututu)
Bata ogbe bunk nwere pope (n' afa nna)
Inwe lighter inwere hope (imakwa)
N' ime ogbe  belt trouser bu rope (eriri)
Owu apiago men ka wrapper
N' uwa mgbede ka anyi n' eme matter
Anyi ejiro mana yoo na iga ayota
The capital of iji ugwo bu mbocha (see munwa awaa)

A big (tatawu) mpa biko cholum one kpa  (imakwa, imakwa)
Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something)
A big (daddy)  mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa)
Onye ibem owu dot com men no na nleka
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
Aga azunu afia nu (uwa mgbede)
Aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
Aga achakwu anya nu ( uwa mgbede)
Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu(uwa mgbede)
Aga azunu afia nu (uwa mgbede)
Aga ebunu nwa naaaa (uwa mgbede)
Aga achakwu anya nu ( uwa mgbede)

Onye richa okwu ugwo
Ighota ife mmeanu di anyi
Obukwa onye richaa oma window
Eh mma nkechi ehh gbako egom na agboko ego
O akawo kam n' atu naa
Nwoke n' aturu gi akawo
Ehh n' akwukwo philippians
Owelu
Osi igbacha mbo ibia n' nke mma
Nkech bia mee i.t ehh
Ogini bu ife a
N' agbam nkwu di anyi

Watch Video

About Uwa Mgbede

Album : Kola From The East (EP)
Release Year : 2022
Added By : Farida
Published : Aug 26 , 2022

More KOLABOY Lyrics

KOLABOY
KOLABOY
6am
KOLABOY
KOLABOY

Comments ( 0 )

No Comment yet

About AfrikaLyrics

Afrika Lyrics is the most diverse collection of African song lyrics and translations. Afrika Lyrics provides music lyrics from over 30 African countries and lyrics translations from over 10 African Languages into English and French

Follow Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl