JERIQ Chukwuebuka cover image

Chukwuebuka Lyrics

Chukwuebuka Lyrics by JERIQ


Ife melu mji agba ogwu bukwa na
I cannot afford to be sober
Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa
Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba
K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter

Chukwuebuka
Kwechili never say never
Akpa mna ede bu the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto Chukwuebuka
Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka
Oluwa mabuza mabuza
Ego inyelu otedola ga e fit kwam

Running from the popo n'ime C400
Never die poor bu the eleventh Commandment
Akanchawa jumbo size to all Iyoo cartel
Doing nothing about being broke is an offense

Itobe onu with asa gi anyi analu gi asa gi tido
Afum asa alobam ebe okwu n'okporouzo na abani k'obuzi onye popo
And I gave her 50kpa k'onye bem isi ka bisi till ngwa ya n'ozugo
She tell me I love you amakwam n'ona asamu isi with ncha n'ogbo
Ibu obele nwa I'm not kidding with you
You feeling me but I am not feeling you
Before you kill me I am done killing you
Abiam for the mulla abialom for you
Muwa bu ogbe k'ina ewetelu onu
Ima na abulokwa Onye mkpotu
Imelu ife ndi mgbu bia mu na akuku
Mgwa gi n'isi gi elugo ipia bottle

Ife melu mji agba ogwu bukwa na
I cannot afford to be sober
Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa
Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba
K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter

Chukwuebuka
Kwechili never say never
Akpa mna ede bu the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto Chukwuebuka
Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka
Oluwa mabuza mabuza
Ego inyelu otedola ga e fit kwam
1 2 3 4uck owuite till o nwuo
G Capital Letter F Asa gi till onyuo
Iga etinye ose na ofe nsala k'otowa ezigbo uto
Iga atukwa ezigbo olu ka the olu kwuta ezigbo ugwo
Omo umu yoruba gwalum owonikoko
Chupado the owo ka chicharito
Asili sina Afulo nke eme eme nke afu abulo gi jee chuba mgbada togo
7 zeros over 90 okporo
Bombing ka ndi boko
To avoid afufu tomorrow
To avoid akuko. Awalawa tomato
Blessed ka iwene tansi
Ita afufu na adim ka ita nsi
Ekelebe na ajum ife mna eme n'ime ofia msi fa n'ejem inyu nsi
Odika ego bu everything maka
Ife obuna di na uwa nwelu fee
Na emeka offor etinye aka n'akpa ifulo phone gi malu na Inwe go P

Ife melu mji agba ogwu bukwa na
I cannot afford to be sober
Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa
Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba
K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter

Chukwuebuka
Kwechili never say never
Akpa mna ede bu the bigger bag
Currency chasing on a regular
In my ghetto Chukwuebuka
Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka
Oluwa mabuza mabuza
Ego inyelu otedola ga e fit kwam

Watch Video

About Chukwuebuka

Album : Billion Dollar Dream (Album)
Release Year : 2022
Added By : Farida
Published : Jun 01 , 2022

More JERIQ Lyrics

JERIQ
JERIQ

Comments ( 0 )

No Comment yet



About AfrikaLyrics

Afrika Lyrics is the most diverse collection of African song lyrics and translations. Afrika Lyrics provides music lyrics from over 30 African countries and lyrics translations from over 10 African Languages into English and French

Follow Afrika Lyrics

© 2024, We Tell Africa Group Sarl